Third Plenary Session of the 11th CPC Central Committee

Third Plenary Session of the 11th CPC Central Committee
plenary session
mba/obodoChina Dezie
nhazi11th Central Committee of the Chinese Communist Party Dezie

Oge nnọkọ nke atọ nke Kọmitii Etiti iri na otu nke otu ndị Kọmunist China bụ nzukọ dị mkpa nke Kọmitii Etiti nke ndị otu Kọmunist China nke emere na Beijing, China, site na n'abalị iri na asatọ nke ọnwa Disemba ruo analị iri abụọ na abụọ nke ọnwa Disemba afọ 1978.

Ọgbakọ a bụ mmalite nke amụma "Ndozigharị na Imepe", a na -ahụkwa ya ebe niile dị ka oge Deng Xiaoping ghọrọ onye isi China na-anọchi Onye isi oche Hua Guofeng, onye nọgidere dịka onye isi oche nke otu Kọmunist China ruo 1981. Nzukọ a bụ oge mgbanwe dị mkpa na akụkọ ihe mere eme nke China mgbe 1949 gasịrị, na-aka akara mmalite nke ngụkọ azụ nke amụma Mao's " Mgbanwe Ọdịnaala" Onye isi oche Mao, wee tinye China na ụzọ mgbanwe akụ na ụba mba.

E mere Nzukọ a na họtel Jingxi dị na ọdịda anyanwụ Beijing.


© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search